John 20:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Tutuu ruo mgbe ahụ, Jọn aghọtaghị na akwụkwọ nsọ kwuru na Jisọs ga-esi nꞌọnwụ bilie ọzọ. Ọ bụ ugbu a ka ha matara.
Igbo 2006
N'ihi na ha akāmataghi ihe edeworo n'akwukwọ nsọ, na Ọ ghaghi isi na ndi nwuru anwu bilie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
(Ruo nʼoge a, ha aghọtabeghị site nʼakwụkwọ nsọ na ọ ghaghị i si nʼọnwụ bilie.)