John 21:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Emesịa, Jisọs kpọrọ ha sị ha, “Bịanụ rie nri ụtụtụ.” Ọ dịghị onye ọ bụla nꞌime ndị ozi ya jụrụ ya onye ọ bụ. Nꞌihi na ha maara onye ọ bụ.
Igbo 2006
Jisus si ha, Bianu, rie nri-ututu. Ma ọ dighi onye ọ bula nime ndi nēso uzọ-Ya nwere anya-ike iju Ya, si, Gì onwe-gi bu onye? n'ihi na ha matara na ọ bu Onye-nwe-ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị ha, “Bịanụ rie nri ụtụtụ.” Ọ dịghị onye ọbụla nʼime ndị ahụ na-eso ụzọ ya jụrụ ya, “Ị bụ onye?” Nʼihi na ha maara na ọ bụ Onyenwe anyị.