John 21:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs weere achịcha ahụ nye ha. Otu aka ahụ o nyekwara ha azụ.
Igbo 2006
Jisus bia, were achicha ahu, nye ha, azù ahu kwa otú ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs bịara were achịcha ahụ nye ha. Otu ahụ ka o mekwara azụ ahụ.