John 21:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nke a bụ ugboro atọ Jisọs gosiri ndị na-eso ụzọ ya onwe ya malite nꞌoge o si nꞌọnwụ bilie.
Igbo 2006
Nka mere ya ub͕ò atọ emere ka Jisus puta ìhè nye ndi nēso uzọ-Ya, mb͕e emesiri ka O si na ndi nwuru anwu bilie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a bụ ugboro atọ Jisọs gosiri ndị na-eso ụzọ ya onwe ya mgbe e mere ka o si nʼọnwụ bilie.