John 21:24 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụ otu onyeozi ahụ bụ onye naagba ama ihe ndị a nile, ma deekwa ha nꞌakwụkwọ. Anyị makwaara na ama ọ gbara bụ eziokwu.
Igbo 2006
Nka bu onye ahu nēso uzọ Jisus nke nāb͕ara ihe ndia àmà, nke de-kwa-ra ihe ndia n'akwukwọ: ayi mata-kwa-ra na àmà-ya bu ezie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a bụ onye ahụ na-eso ụzọ ya onye na-agba ama ihe ndị a niile, ma deekwa ha nʼakwụkwọ. Anyị makwaara na ama ya bụ eziokwu.