John 21:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Saịmọn Pita sịrị ha, “Ana m aga igbu azụ.” Ha zara sị ya, “Anyị ga-eso gị.” Ha biliri gaa, banye nꞌime ụgbọ mmiri, pụọ igbu azụ. Ma nꞌabalị ahụ nile ha egbuteghị azụ ọ bụla.
Igbo 2006
Saimon Pita si ha, Anamaga ib͕u azù. Ha si ya, Ayi onwe-ayi gēso kwa gi je. Ha puru, ba n'ub͕ọ-ha; ma n'abali ahu ha egbughi ihe ọ bula.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Saimọn Pita sịrị ha, “Ana m aga igbu azụ.” Ha sịrị, “Anyị ga-eso gị.” Ha biliri gaa, banye nʼime ụgbọ mmiri. Ma nʼabalị ahụ niile ha egbuteghị ihe ọbụla.