John 21:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha pụtara nꞌelu ala, ha hụrụ ọkụ a kwanyere, nke a hụkwasịrị azụ nꞌelu ya. Achịcha dịkwa nꞌebe ahụ.
Igbo 2006
Ya mere mb͕e ha ridara n'ala, ha hu ọku icheku n'ebe ahu, na azù atukwasiri ya, na ob͕e achicha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha pụtara nʼelu ala, ha hụrụ ọkụ a kwanyere, nke a hụkwasịrị azụ nʼelu ya na ogbe achịcha.