John 4:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Onyenwe anyị matara na ndị Farisii anụla na igwe mmadụ na-abịakwute ya ka o mee ha baptizim ka ha bụrụ ndị na-eso ụzọ ya, kama ịgakwuru Jọn,
Igbo 2006
Ya mere mb͕e Onye-nwe-ayi mara na ndi-Farisi nururi na Jisus nēme madu ka ha buru ndi nēso uzọ-Ya, na Ọ nēme kwa ha baptism, kari Jọn,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, Jisọs matara na ndị Farisii anụla na ọ na-eme ka ọtụtụ mmadụ bụrụ ndị na-eso ụzọ ya na-emekwa baptizim karịa Jọn.