John 4:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs zara ya sị, “Ọ bụrụ na ị maara ụdị onyinye dị ebube Chineke ga-enye gị, matakwa onye m bụ, ị gaara arịọ ka m nye gị mmiri na-enye ndụ.”
Igbo 2006
Jisus zara, si ya, Ọ buru na i matara onyinye Chineke, na Onye Ọ bu Nke nāsi gi, Nyem miri ka M'ṅua; gi onwe-gi gāriọ Ya-ri, Ọ gēnye kwa gi miri di ndu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara sị, “Ọ bụrụ na ị matara onyinye Chineke, na onye ahụ na-arịọ gị mmiri, ị gaara arịọ ya, ọ gakwara enye gị mmiri nke ndụ.”