John 4:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nwanyị a sịrị Jisọs, “I nweghị ụdọ ma ọ bụ bọketi. Olulu mmiri a dịkwa omimi. Ebeekwanụ ka ị ga-esi nweta mmiri ndụ ahụ ị ga-enye m?
Igbo 2006
Nwanyi ahu si Ya, Onye-nwe-ayi, I nweghi ihe isere miri, ma olùlù-miri a di omimi: òle ebe kwa ka I nwere miri ahu di ndu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nwanyị ahụ sịrị ya, “Nna anyị ukwu, o nweghị ihe ọbụla i ji ị ga-eji dọrọ mmiri, olulu a dịkwa omimi. Oleekwanụ ebe ị ga-eweta mmiri ndụ a.