John 4:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
E wezugakwa nke a, i chere na ị dị ukwuu karịa nna anyị ochie Jekọb onye gwuru olulu mmiri a? Olee otu ị ga-esi nye m mmiri dị mma karịa nke a ya na ụmụ ya na igwe ehi ya ṅụkwara?”
Igbo 2006
Ọ̀ gābu na Gi onwe-gi ka nna-ayi Jekob uku, onye nyere ayi olùlù-miri a; ya onwe-ya, na umu-ya, na anu-ulo-ya, ṅu-kwa-ra nime ya?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ na ị ka nna nna anyị Jekọb ukwuu, onye gwuuru anyị olulu mmiri a? Ya onwe ya na ụmụ ya na igwe ehi na atụrụ ya ṅụkwara mmiri sitere na ya?”