John 4:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Gaa kpọta di gị,” ka Jisọs gwara ya.
Igbo 2006
Jisus si ya, Laba, kpọ di-gi, bia kwa n'ebe a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gwara ya sị, “Gaa kpọta di gị ma lọghachi.”