John 4:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na i nweela di ise, ma nwoke nke gị na ya bi ugbu a abụghị di gị. Ị bụ onye eziokwu.”
Igbo 2006
n'ihi na i nwewo di ise; ma onye i nwere ub͕u a abughi di-gi: nka ka i kwuworo n'ezie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
I nweela di ise, ma nwoke gị na ya bi ugbu a abụghị di gị. Ihe kwuru bụ nnọọ eziokwu.”