John 4:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs gwara ya sị, “Abụ m Onye nzọpụta ahụ!”
Igbo 2006
Jisus si ya, Mu onwem Nke nāgwa gi okwu bu Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị ya, “Mụ, onye na-agwa gị okwu, abụ m ya.”