John 4:28 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu mgbe ahụ, nwanyị ahụ hapụrụ ite mmiri ya nꞌakụkụ olulu mmiri ahụ gbara ọsọ laghachi azụ nꞌime obodo gaa gwa onye ọ bụla bi nꞌobodo ahụ sị,
Igbo 2006
Ya mere nwanyi ahu rapuru ite-miri-ya, we je ba nime obodo, si ndi ahu,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, nwanyị ahụ hapụrụ ite mmiri ya laghachi nʼime obodo ga gwa ndị mmadụ,