John 4:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, ọtụtụ mmadụ siri nꞌime obodo ahụ pụta ịhụ Jisọs.
Igbo 2006
Ha siri n'obodo-ha puta, nābiakute kwa Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha sitere nʼobodo ahụ gbapụtasịa soro ụzọ ahụ, ka ha gakwuru ya.