John 4:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs zara ha sị, “Ọ dịghị mkpa! Ọ dị ihe oriri m nwere iri nke unu na-amaghị ihe ọ bụla banyere ya.”
Igbo 2006
Ma Ọ siri ha, Mu onwem nwere ihe-oriri iri nke unu onwe-unu nāmataghi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ sịrị ha, “Enwere m nri m na-eri nke unu na-amaghị maka ya.”