John 4:34 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs kọwaara ha sị, “Nri m bụ ime ihe bụ uche Chineke onye zitere m, na ịrụcha ọrụ o nyere m ka m rụọ.
Igbo 2006
Jisus si ha, Ihe-oririm bu ka M'nēme ihe Onye ziterem nāchọ, ka M'luzu kwa ọlu-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị ha, “Nri m bụ ime uche onye ahụ zitere m nakwa ịrụcha ọrụ ya.