John 4:37 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ilu ahụ bụ eziokwu nke na-asị, ‘Otu onye na-akụ mkpụrụ nꞌubi, ma onye ọzọ na-aghọ mkpụrụ ubi ahụ.’
Igbo 2006
N'ihi na nime nka ka okwu a bu ezie, Otù onye nāgha nkpuru, ma onye ọzọ nēwere ihe ubi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere okwu ahụ nke na-asị, ‘Otu onye na-agha mkpụrụ, onye ọzọ na-aghọkwa ya bụ eziokwu.’