John 4:39 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọtụtụ nꞌime ndị sitere nꞌobodo Sameria kweere na Jisọs bụ Onye nzọpụta ahụ nꞌihi ama nwanyị ahụ gbara, na-asị, “Ọ gwara m ihe nile m mere.”
Igbo 2006
Ma ọtutu ndi Sameria si n'obodo ahu kwere na Ya n'ihi okwu nwanyi ahu, onye b͕ara àmà, si, Ọ gwaram ihe nile m'mere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọtụtụ ndị obodo Sameria kweere na ya nʼihi ama ahụ nwanyị ahụ gbara, “Ọ gwara m ihe niile m mere.”