John 4:40 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ha pụtara ịhụ Jisọs nꞌakụkụ olulu mmiri ahụ, ha rịọrọ ya ka o soro ha nọdụ nꞌobodo ha. O sooro ha gaa nọdụ ụbọchị abụọ.
Igbo 2006
Ya mere mb͕e ndi Sameria biakutere Ya, ha riọ Ya ka Ọ nọyere ha: O we nọgide n'ebe ahu ubọchi abua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere mgbe ndị Sameria bịakwutere ya, ha rịọrọ ya ka ọ nọnyetụrụ ha, ọ nọnyekwaara ha ụbọchị abụọ.