John 4:44 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Dị ka Jisọs si ekwu, “Onye amụma adịghị enwe ugwu nꞌala a mụrụ ya.”
Igbo 2006
N'ihi na Jisus onwe-ya b͕ara àmà, na adighi-asọpuru onye-amuma n'ala nke aka ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
(Jisọs nʼonwe ya ekwuola na onye amụma anaghị enwe ugwu nʼobodo ya.)