John 4:48 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Jisọs jụrụ ha sị, “Ọ bụ nanị mgbe unu hụrụ ọrụ ebube na ihe ịrịba ama ka unu ga-ekwere?”
Igbo 2006
Ya mere Jisus siri ya, Ọ buru na unu ahughi ihe-iriba-ama na ọlu-ebube, unu agaghi-ekwe ma-ọli.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị ya, “Ọ bụrụ na unu ahụghị ọrụ ebube na ihe ịrịbama, unu agaghị ekwe ma ọlị.”