John 4:49 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nwoke ahụ rịọsịrị ya ike sị, “Onyenwe anyị biko soro m ugbu a tupuu nwa m anwụọ.”
Igbo 2006
Nwoke ahu nke nējere eze ozi si Ya, Onye-nwe-ayi, ridata mb͕e nwatakirim akānwughi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye a na-arụ ọrụ nʼụlọeze sịrị ya, “Nna m ukwu, biko bịa tupu nwa m a nwụọ.”