John 4:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ihe dị ka oge ehihie, ọ banyere obodo nta Saika nke dị nꞌime Sameria.
Igbo 2006
Ya mere Ọ bia rue otù obodo nke Sameria, anākpọ Saika, na nso iberibe ala ahu nke Jekob nyere nwa-ya Josef:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ọ batara nʼotu obodo nta dị na Sameria a na-akpọ Saika, nʼakụkụ ala ahụ Jekọb nyere Josef nwa ya nwoke.