John 4:51 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ọ nọ nꞌụzọ ndị ohu ya jiri ozi ọma bịakwute ya sị, “Ahụ adịla nwa gị nwoke mma.”
Igbo 2006
Ma mb͕e ọ nọ nārida ub͕u a, ndi-orù-ya zutere ya, si, na nwa-ya di ndu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ ka nọ nʼụzọ, ndị ohu ya zutere ya kọọrọ ya na ahụ adịla nwa ya nwoke mma.