John 4:52 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ jụrụ ha sị, “Olee oge ahụ ji dị ya mma?” Ha gwara ya sị, “Ụnyaahụ, nꞌoge ehihie, nꞌihe dị ka elekere nke mbụ, oyi ahụ kwụsịrị ya.”
Igbo 2006
Ya mere ọ juru ha oge hour nke aru-ya malitere idi ya nma. Ya mere ha siri ya, Nnyahuru n'oge hour nke-asa ka aru-ọku rapuru ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ jụrụ ha oge nwa ya jiri gbakee, ha sịrị ya, “Oke ahụ ọkụ ahụ kwụsịrị ya ụnyaahụ nʼelekere mbụ nke ehihie.”