John 4:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bịaruru nꞌolulu mmiri Jekọb. Olulu mmiri e gwuru nꞌala ahụ Jekọb nyere Josef nwa ya. Ike gwụrụ Jisọs nꞌihi ogologo ije o jere nꞌime anwụ. Nꞌihi ya ọ nọdụrụ ala nꞌakụkụ olulu mmiri ahụ izu ike.
Igbo 2006
ma isi-iyi Jekob di n'ebe ahu. Ya mere Jisus, ebe ike gwuru Ya n'ije-Ya, Ọ nọduru ala otú a n'usọ isi-iyi ahu. Ọ ra ka oge hour nke-isi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Olulu mmiri Jekọb dị nʼebe ahụ, ma ebe ọ bụ na ike gwụrụ Jisọs nʼije ya, ọ nọdụrụ ala nʼakụkụ olulu mmiri ahụ. Ọ bụ ihe dị ka oge ehihie.