John 4:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe nwa oge nta gafere, otu nwanyị onye Sameria bịara nꞌolulu mmiri ahụ ịdọrọ mmiri. Jisọs rịọrọ ya ka o nyetụ ya mmiri ọṅụṅụ.
Igbo 2006
Otù nwanyi, bú onye Sameria, bia isere miri: Jisus si ya, Nyem miri ka M'ṅua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu nwanyị onye Sameria bịara ịdọrọ mmiri, Jisọs sịrị ya, “Nyetụ m mmiri ka m ṅụọ.”