John 5:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ihe ndị a gasịrị, Jisọs laghachiri azụ na Jerusalem. Ọ gara nꞌihi otu mmemme ndị Juu ga-eme.
Igbo 2006
Mb͕e ihe ndia gasiri otù ememe nke ndi-Ju di; Jisus we rigoro Jerusalem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe nke a gasịrị, otu mmemme ndị Juu ruru, Jisọs agaa Jerusalem.