John 5:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ndị isi ndị Juu hụrụ nwoke a, ha baara ya mba, sị, “Taa bụ ụbọchị izuike, o zighị ezi nꞌiwu na ị gaebu ute gị.”
Igbo 2006
Ya mere ndi-Ju nāsi onye ahu emere ka aru-ya di ike, Ọ bu ubọchi-izu-ike, o zighi kwa ezi n'iwu ka i chiri ute-gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ndị Juu gwara nwoke ahụ a gwọrọ ọrịa, “Taa bụ ụbọchị izuike, o megidere iwu na ị ga-ebu ute gị.”