John 5:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma nwoke a zara ha sị, “Onye ahụ mere ka ahụ dị m mma gwara m sị, ‘Chilie ute gị laa.’ ”
Igbo 2006
Ma ọ zara ha, si, Onye mere ka aru dim nma, onye ahu sirim, Chiri ute-gi, nējeghari.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ zaghachiri ha, “Nwoke ahụ mere ka ahụ dị m mma sịrị m, ‘Chilie ute gị laa.’ ”