John 5:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma nwoke a amaghị onye gwọrọ ya! Igwe mmadụ nọ nꞌebe ahụ mgbe Jisọs mere ka ahụ dị ya mma. Jisọs banyekwara nꞌetiti igwe mmadụ a, nwoke ahụ ahụkwaghị ya anya ọzọ.
Igbo 2006
Ma onye ahu emere ka aru di ya ike amataghi Onye ọ bu: n'ihi na Jisus wezugarari Onwe-ya, n'ihi na ìgwè madu di n'ebe ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nwoke ahụ a gwọrọ amataghị onye ọ bụ nʼihi na Jisọs zoro onwe ya banye nʼetiti igwe mmadụ.