John 5:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe e mesịrị, Jisọs hụrụ nwoke ahụ nꞌụlọ nsọ ukwu Chineke, dụọ ya ọdụ sị, “Ugbu a ahụ adịla gị mma. Emehiekwala ọzọ. Ọ bụrụ na i mehie, ọrịa ka nke a njọ ga-abịakwasị gị.”
Igbo 2006
Mb͕e ihe ndia gasiri Jisus chọputara ya n'ulo uku Chineke, si ya, Le, emewo ka aru di gi nma: emehiela ọzọ, ka ihe jọkariri njọ ghara ime gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, Jisọs hụrụ ya nʼime ụlọnsọ ukwu sị ya, “Lee, e mela ka ahụ dị gị mma, emehiekwala ọzọ ka nke dị njọ karịa nke a hapụ ịbịakwasị gị.”