John 5:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌime Jerusalem, otu ọdọ mmiri ntakịrị dị ya, aha ọdọ mmiri a bụ Betesda. Ọ dị nso nꞌahia ebe a na-ere atụrụ. Ọ dịkwa ọnụ ụzọ ise e si aba nꞌebe ahụ.
Igbo 2006
Ma ọdọ-miri ntà di na Jerusalem n'akuku ọnu-uzọ-ama nke aturu, nke anākpọ n'asusu Hibru Betesda, nke nwere ulo-ìbà ise.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma otu ọdọ mmiri nta dị nʼime Jerusalem nʼakụkụ Ọnụ ụzọ ama Atụrụ. Aha ọdọ mmiri ahụ nʼasụsụ Hibru bụ Betsaida, nke nwere mgbe ọnụ ụzọ ise.