John 5:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Dị ka Nna pụrụ ime ka mmadụ si nꞌọnwụ bilie, otu a ka Ọkpara Nna pụrụ ịkpọlitekwa onye ọ bụla nwụrụ anwụ ọ chọrọ site nꞌọnwụ.
Igbo 2006
N'ihi na dika Nnam nēme ndi nwuru anwu ka ha si n'ọnwu bilie, dika Ọ nēme kwa ka ha di ndu, otú a ka Ọkpara-Ya nēme kwa ka ndi Ọ nāchọ di ndu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na dị ka nna ahụ si akpọte ndị nwụrụ anwụ na-enyekwa ha ndụ, otu ahụ ka Ọkpara ya si enye onye ọbụla ọ masịrị ya ndụ.