John 5:22 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nna adịghị ekpe mmadụ ọ bụla ikpe. Ọ hapụụrụ Ọkpara Nna ikpe ikpe nile.
Igbo 2006
N'ihi na Nnam adighi-ekpe kwa madu ọ bula ikpé, kama O werewo ikpé nile nye Ọkpara-Ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nna anaghị ekpe onye ọbụla ikpe, kama o nyefere ikpe niile nʼaka Ọkpara.