John 5:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌeziokwu, oge na-abịa, oge ahụ eruokwala nso mgbe ndị nwụrụ anwụ ga-anọ nꞌili ha nụ olu m. Ndị nile nụrụ olu m ga-adịkwa ndụ.
Igbo 2006
N'ezie, n'ezie, asim unu, Oge hour nābia, ub͕u a ka ọ di kwa, mb͕e ndi nwuru anwu gānu olu Ọkpara Chineke; ndi nuru gādi kwa ndu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼezie, nʼezie agwa m unu, oge na-abịa, ọ bịakwala ugbu a mgbe ndị nwụrụ anwụ ga-anụ olu Ọkpara Chineke, ndị ahụ nụrụ ya ga-adịkwa ndụ.