John 5:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Dị ka ndụ na-esite nꞌaka Chineke bịa, otu a kwa ka Nna si mee ka ndụ site nꞌaka Ọkpara ya bịa.
Igbo 2006
N'ihi na dika Nnam nwere ndu nime Onwe-ya, otú a ka O nye-kwa-ra Ọkpara-Ya inwe ndu nime Onwe-ya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dị ka Nna ahụ nwere ndụ nʼime onwe ya, otu a ka o nyekwara Ọkpara ahụ ike inwe ndụ nʼime onwe ya.