John 5:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ka ọ hapụ iju unu anya, oge na-abịa mgbe ndị nwụrụ anwụ nọkwa nꞌili gaanụ olu Ọkpara Chineke.
Igbo 2006
Ka ihe a ghara iju unu anya: n'ihi na oge hour nābia mb͕e ndi nile di n'ílì gānu olu-Ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ka nke a hapụ iju unu anya, nʼihi na oge na-abịa, mgbe ndị niile nọ nʼili ha ga-anụ olu ya