John 5:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha ga-esitekwa nꞌili ha pụta. Ndị rụrụ ezi ọrụ ga-abanye na ndụ ebighị ebi. Ma ndị ọrụ ọjọọ ga-abanye nꞌọmụma ikpe ebighị ebi.
Igbo 2006
ha gāputa kwa; ndi mere ezi ihe gābà na nbilite-n'ọnwu nke ndu; ma ndi mere ihe nādighi nma gābà na nbilite-n'ọnwu nke ikpé.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ma pụta, ndị mere ihe dị mma ga-ebili dịrị ndụ. Ma ndị mere ihe ọjọọ ga-ebili bụrụ ndị a ga-ama ikpe.