John 5:32 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Onye ọzọ dị nke na-agba ama banyere m. Jọn omee baptizim bụ onye ahụ na-agba ama banyere m.
Igbo 2006
Ọ bu onye ọzọ nab͕aram àmà; amata-kwa-ram na àmà nke Ọ nāb͕aram bu ezie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Enwere m onye ọzọ na-agbara m ama, amatakwara m na ama ya banyere m bụ eziokwu.