John 5:35 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jọn dị ka ìhè nwuru nwa oge nta. Unu ṅụrịrị ọṅụ nꞌihi ya ritekwa uru site na ndụ ya.
Igbo 2006
Onye ahu bu oriọna ahu nke nēre ere nenwu kwa: unu onwe-unu chọ-kwa-ra ka obi tọ unu ụtọ nke-uku n'ìhè-ya nwa oge.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ oriọna nke na-enwu na-amụkekwa, unu họrọkwara ịṅụrị ọṅụ nʼìhè ya nʼoge nta.