John 5:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nna m, onye zitere m, gbakwara ama banyere m. Ọ bụ ezie na ọ pụtaghị ka unu hụ ya anya, unu anụbekwaghị olu ya.
Igbo 2006
Nna nke ziterem, Ya onwe-ya ab͕awo-kwa-ram àmà. Ọ dighi mb͕e ọ bula unu nuworo olu-Ya, ọ dighi kwa mb͕e ọ bula unu huworo oyiyi-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya bụ Nna ahụ zitere m na-agbakwa ama nʼonwe ya banyere m. Unu anụbeghị olu maọbụ hụ ụdịdị ya.