John 5:38 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma unu jụrụ ige ntị nꞌihe onye Chineke zitere na-ekwu. Nke a bụ nꞌihi na okwu Chineke adịghị nꞌime unu.
Igbo 2006
Unu enweghi kwa okwu-Ya ka ọ nọgide nime unu: n'ihi na Onye Ya onwe-ya zitere, Onye ahu ka unu onwe-unu nēkweghi
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Okwu ya anọkwaghị nʼime unu nʼihi na unu ekweghị nʼonye o zitere.