John 5:46 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ebe unu jụrụ ikwere ihe Mosisi dere banyere m, unu ajụkwala ikwere na Mosisi. Nke a mere unu ji jụ ikwere na m.
Igbo 2006
N'ihi na ọ buru na unu kwere Moses, unu gēkwem; n'ihi na ya onwe-ya dere ihe bayerem n'akwukwọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na unu kwenyeere Mosis, unu gakwara ekwere na m, nʼihi na o dere banyere m.