John 5:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs hụrụ ya, matakwa na ọ hụọla ahụhụ nꞌọrịa. Ọ bịarutere nso ebe nwoke ahụ nọ jụọ ya ajụjụ sị, “Nwoke, ị chọrọ ka ahụ dị gị mma?”
Igbo 2006
Mb͕e Jisus huru onye a ka o nēdina, ebe Ọ ma-kwa-ra na ọ nọri ogologo oge n'ọnọdu ahu, Ọ si ya, Ì nāchọ ka eme ka aru di gi nma?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs hụrụ ya, matakwa na ọ nọọla nʼọnọdụ a ogologo oge, ọ jụrụ ya sị, “Ị chọrọ ka a gwọọ gị ọrịa?”