John 6:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ihe ndị a gasịrị, Jisọs banyere ụgbọ mmiri gafee nꞌakụkụ nke ọzọ nke osimiri Galili. Aha ọzọ a na-akpọ osimiri Galili bụ osimiri Taịberias.
Igbo 2006
Mb͕e ihe ndia gasiri Jisus jere n'ofè ọzọ nke oké osimiri Galili, nke bu osimiri Taibirias.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe nke a gasịrị, Jisọs gafere nʼofe nke ọzọ nke osimiri Galili (nke a na-akpọkwa osimiri Tiberịas).