John 6:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs nyere ndị na-eso ụzọ ya iwu sị, “Gwanụ onye ọ bụla ka ọ nọdụ ala.” Ahịhịa juru nꞌebe ahụ. Ndị a nile nọdụrụ ala. Ha dị puku mmadụ ise!
Igbo 2006
Jisus siri, Menu ka madu ndia nọdu ala. Ma ahihia riri nne n'ebe ahu. Ya mere ndikom ahu we nọdu ala, n'ọnu-ọgugu ra ka nnù iri na nnù abua na ọgu iri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị, “Meenụ ka ndị mmadụ ndị a nọdụ ala.” E nwere ọtụtụ ahịhịa nʼebe ahụ, ụmụ nwoke nọdụrụ ala, ha dị ihe ruru puku mmadụ ise.