John 6:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs weere beredi ndị a kelee Chineke ekele nꞌihi ha. O nyere ha ndị na-eso ụzọ ya ka ha kee igwe mmadụ ahụ. Jisọs natakwara azụ abụọ ahụ nyekwa Chineke ekele nꞌihi ha. Ndị na-eso ụzọ ya kekwara igwe mmadụ ndị a azụ ahụ.
Igbo 2006
Ya mere Jisus nara ob͕e achicha ise ahu, we kele, we kèsa ha nye ndi nānọdu ala; otú ahu O were azù ahu kèsa nye ha ka azù ha chọrọ ra.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, Jisọs weere achịcha ahụ nye ekele, kee ha ndị niile nọdụrụ ala dị ka ha sịrị chọọ. O jikwa azụ ahụ mee otu ihe ahụ.